The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Matthew 22

Matthew 22:39

Iwu ọzọ na-eso nke a nʼịdị mkpa bụ nke a, ‘Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka i si hụ onwe gị nʼanya.’

Matthew 22:39 · Baịbụlụ Nsọ
Why this verse matters. And the second is like it. Jesus says the whole law and the prophets hang on these two.

← PreviousRead Matthew 22Next →

Matthew 22:39 in other translations

KJV King James Version

And the second is like unto it, Thou shalt love thy neighbour as thyself.

BSB Berean Standard Bible

And the second is like it: ‘Love your neighbor as yourself.’

WEB World English Bible

A second likewise is this, ‘You shall love your neighbor as yourself.’

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

36 “Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?”

37 Ọ zara sị ya, “ ‘Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.’

38 Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile.

39 Iwu ọzọ na-eso nke a nʼịdị mkpa bụ nke a, ‘Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka i si hụ onwe gị nʼanya.’

40 Iwu ndị ọzọ niile na ihe niile ndị amụma kwuru dabeere nʼebe iwu abụọ ndị a nọ.”

41 Mgbe ndị Farisii gbakọrọ nʼotu ebe, Jisọs jụrụ ha,

42 “Gịnị ka unu na-eche banyere Kraịst? Nwa onye ka ọ bụ?” Ha zara sị ya, “Ọ bụ nwa Devid.”

Read Matthew 22 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV