The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Matthew 22

Matthew 22:41

Mgbe ndị Farisii gbakọrọ nʼotu ebe, Jisọs jụrụ ha,

Matthew 22:41 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Matthew 22Next →

Matthew 22:41 in other translations

KJV King James Version

While the Pharisees were gathered together, Jesus asked them,

BSB Berean Standard Bible

While the Pharisees were assembled, Jesus questioned them:

WEB World English Bible

Now while the Pharisees were gathered together, Jesus asked them a question,

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

38 Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile.

39 Iwu ọzọ na-eso nke a nʼịdị mkpa bụ nke a, ‘Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka i si hụ onwe gị nʼanya.’

40 Iwu ndị ọzọ niile na ihe niile ndị amụma kwuru dabeere nʼebe iwu abụọ ndị a nọ.”

41 Mgbe ndị Farisii gbakọrọ nʼotu ebe, Jisọs jụrụ ha,

42 “Gịnị ka unu na-eche banyere Kraịst? Nwa onye ka ọ bụ?” Ha zara sị ya, “Ọ bụ nwa Devid.”

43 Ọ sịrị ha, “Gịnị mekwaranụ Devid site na ntụziaka nke Mmụọ Nsọ jiri kpọọ ya ‘Onyenwe m’? Nʼihi na ọ sịrị,

44 “ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya, “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’

Read Matthew 22 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV