The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Matthew 21

Matthew 21:3

Ọ bụrụkwa na onye ọbụla asị unu ihe ọbụla, unu ga-asị ha, ọ dị Onyenwe anyị mkpa, ọ ga-akpụghachitekwa ha ngwangwa.”

Matthew 21:3 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Matthew 21Next →

Matthew 21:3 in other translations

KJV King James Version

And if any man say ought unto you, ye shall say, The Lord hath need of them; and straightway he will send them.

BSB Berean Standard Bible

If anyone questions you, tell him that the Lord needs them, and he will send them right away.”

WEB World English Bible

If anyone says anything to you, you shall say, ‘The Lord needs them,’ and immediately he will send them.”

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

1 Mgbe ha na-abịaru Jerusalem nso, ha rutere Betfeji dị nʼUgwu Oliv. Jisọs zipụrụ mmadụ abụọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya.

2 Ọ gwara ha sị, “Baanụ nʼime obodo nta ahụ dị unu nʼihu, ngwangwa unu ga-ahụ otu ịnyịnya ibu elibere nʼosisi nʼebe ahụ, nke ya na nwa ya nọ nʼotu ebe. Tọpụta ha ma kpụtaranụ m ha.

3 Ọ bụrụkwa na onye ọbụla asị unu ihe ọbụla, unu ga-asị ha, ọ dị Onyenwe anyị mkpa, ọ ga-akpụghachitekwa ha ngwangwa.”

4 E mere nke a ka okwu e kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo.

5 “Gwanụ ada Zayọn sị, ‘lee, eze gị ka ọ na-abịakwute gị. Ọ bụ onye dị nwayọọ. Ọ na-anọkwasịkwa nʼelu ịnyịnya ibu, ee, nʼelu nwa ịnyịnya, nwa ịnyịnya na-ebu ibu.’ ”

6 Ndị na-eso ụzọ ya gara mee ihe Jisọs sịrị ha mee.

Read Matthew 21 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV