The Bible › Baịbụlụ Nsọ › John 14
Aga m arịọ Nna m, ọ ga-enye unu Onye Nkasiobi ọzọ,onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.
John 14:16 · Baịbụlụ Nsọ
And I will pray the Father, and he shall give you another Comforter, that he may abide with you for ever;
And I will ask the Father, and He will give you another Advocate to be with you forever—
I will pray to the Father, and he will give you another Counselor, that he may be with you forever:
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
13 Ihe ọbụla unu ga-arịọ site nʼaha m, aga m enye unu ya, ka e nwe ike nye Nna ahụ otuto site nʼỌkpara ya.
14 Ihe ọbụla unu rịọrọ nʼaha m, aga m eme ya.
15 “Ọ bụrụ na unu hụrụ m nʼanya unu ga-edebe iwu m niile.
16 Aga m arịọ Nna m, ọ ga-enye unu Onye Nkasiobi ọzọ,onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.
17 Onye bụ Mmụọ nke eziokwu. Ndị bi nʼụwa agaghị anabata ya, nʼihi na ha adịghị ahụ ya anya, ha amakwaghị ya. Ma unu maara ya nʼihi na unu na ya nọ, o bikwa nʼime unu.
18 Agaghị m ahapụ unu dị ka ndị na-enweghị nne na nna. Aga m abịakwute unu.
19 Mgbe na-adịghị anya, ụwa agaghị ahụkwa m anya. Ma unu ga-ahụ m anya. Nʼihi na m dị ndụ, unu ga-adịkwa ndụ.
Read John 14 in the app The whole chapter