The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 1 Chronicles 2
Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka.
1 Chronicles 2:27 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead 1 Chronicles 2Next →
And the sons of Ram the firstborn of Jerahmeel were, Maaz, and Jamin, and Eker.
The sons of Ram the firstborn of Jerahmeel: Maaz, Jamin, and Eker.
The sons of Ram the firstborn of Jerahmeel were Maaz, Jamin, and Eker.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
24 Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa.
25 Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya, mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija.
26 Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.
27 Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka.
28 Ụmụ Onam mụrụ bụ Shamai, na Jada. Shamai mụkwara Nadab, na Abishua.
29 Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.
30 Ụmụ Nadab mụrụ bụ Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla.
Read 1 Chronicles 2 in the app The whole chapter