The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Romans 11
“Onye burula ụzọ nye Chineke ihe, nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?”
Romans 11:35 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Romans 11Next →
Or who hath first given to him, and it shall be recompensed unto him again?
“Who has first given to God, that God should repay him?”
“Or who has first given to him, and it will be repaid to him again?”
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
32 Nʼihi na Chineke enyefeela onye ọbụla nʼaka nnupu isi, ka o si otu a gosi mmadụ niile obi ebere ya.
33 Leenụ ka o si dị omimi bụ akụ ahụ Chineke nwere! Lee ka ịba ụba nke amamihe ya na ihe ọmụma ya siri dị ukwuu! Apụghị ịchọpụta ikpe ya niile, ụzọ ya niile bụkwa ihe apụghị ịchọpụta.
34 “Onye maara uche Onyenwe anyị? Ma ọ bụ onye bụ onye ahụ na-enye ya ndụmọdụ?”
35 “Onye burula ụzọ nye Chineke ihe, nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?”
36 Nʼihi na ihe niile sitere nʼime ya, sitekwa nʼaka ya, dịkwara ya. Ọ bụ ya ka otuto dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi! Amen.
Read Romans 11 in the app The whole chapter