The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Psalm 44

Psalm 44:21

ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya, ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi?

Psalm 44:21 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Psalm 44Next →

Psalm 44:21 in other translations

KJV King James Version

Shall not God search this out? for he knoweth the secrets of the heart.

BSB Berean Standard Bible

would not God have discovered, since He knows the secrets of the heart?

WEB World English Bible

won’t God search this out? For he knows the secrets of the heart.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

18 Obi anyị ahapụbeghị gị! Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị.

19 Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị, jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị.

20 Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị, maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị,

21 ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya, ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi?

22 Ọ bụ nʼihi gị ka anyị na ọnwụ ji agba mgba, ogologo ụbọchị niile. A na-ele anyị anya dịka atụrụ a gaje igbu egbu.

23 O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra? Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi.

24 Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị, ma chefuo mmegbu na ịta ahụhụ anyị?

Read Psalm 44 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV