The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Psalm 39
Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ, tupu m hapụ ebe a laa, a gaghị ahụkwa m ọzọ.”
Psalm 39:13 · Baịbụlụ Nsọ
O spare me, that I may recover strength, before I go hence, and be no more.
Turn Your gaze away from me, that I may again be cheered before I depart and am no more.”
Oh spare me, that I may recover strength, before I go away and exist no more.”
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
10 Kwụsị iti m ihe; ihe otiti nke aka gị ezuola m ahụ.
11 Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha; ị na-eripịa akụnụba ha dịka nla, mmadụ ọbụla bụ naanị otu nkuume. Sela
12 “O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa m maka enyemaka; emechila ntị gị nye ibe akwa m. Nʼihi ana m ebinyere gị dịka onye ọbịa, dịka onye ije, dịka nna nna m ha mere.
13 Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ, tupu m hapụ ebe a laa, a gaghị ahụkwa m ọzọ.”
Read Psalm 39 in the app The whole chapter