The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Psalm 136

Psalm 136:21

Were ala ha nye dịka ihe nketa, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Psalm 136:21 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Psalm 136Next →

Psalm 136:21 in other translations

KJV King James Version

And gave their land for an heritage: for his mercy endureth for ever:

BSB Berean Standard Bible

and He gave their land as an inheritance, His loving devotion endures forever.

WEB World English Bible

and gave their land as an inheritance, for his loving kindness endures forever;

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

18 O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

19 O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

20 Na Ọg eze Bashan, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

21 Were ala ha nye dịka ihe nketa, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

22 O nyere ohu ya Izrel ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

23 Onye chetara anyị mgbe anyị na-adịghị ike, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

24 Mee ka anyị nwere onwe anyị site nʼaka ndị iro anyị, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Read Psalm 136 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV