The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Psalm 135
Ka otuto dịrị Onyenwe anyị site na Zayọn, nye onye ahụ na-ebi na Jerusalem. Toonu Onyenwe anyị.
Psalm 135:21 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Psalm 135Next →
Blessed be the LORD out of Zion, which dwelleth at Jerusalem. Praise ye the LORD.
Blessed be the LORD from Zion— He who dwells in Jerusalem. Hallelujah!
Blessed be the LORD from Zion, who dwells in Jerusalem. Praise the LORD!
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
18 Ndị na-eme ha ga-adị ka ha. Ọ bụkwa otu a ka ndị na-atụkwasị ha obi ga-adị.
19 Ndị Izrel, toonu Onyenwe anyị. Unu ndị ụlọ Erọn, toonu Onyenwe anyị.
20 Unu ndị ụlọ Livayị, toonu Onyenwe anyị; unu ndị na-atụ egwu ya, toonu Onyenwe anyị.
21 Ka otuto dịrị Onyenwe anyị site na Zayọn, nye onye ahụ na-ebi na Jerusalem. Toonu Onyenwe anyị.
Read Psalm 135 in the app The whole chapter