The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Psalm 119

Psalm 119:21

Ị na-abara ndị mpako mba, ha bụ ndị a bụrụ ọnụ na ndị na-anaghị agbaso iwu gị.

Psalm 119:21 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Psalm 119Next →

Psalm 119:21 in other translations

KJV King James Version

Thou hast rebuked the proud that are cursed, which do err from thy commandments.

BSB Berean Standard Bible

You rebuke the arrogant— the cursed who stray from Your commandments.

WEB World English Bible

You have rebuked the proud who are cursed, who wander from your commandments.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

18 Kpughee anya m abụọ ka m hụ oke ihe ebube niile dị iche iche dị nʼime okwu gị.

19 Abụ m onye ọbịa nʼelu ụwa; ezonarịla m iwu gị niile.

20 Nʼoge niile, ihe banyere iwu gị niile na-agụ mkpụrụobi m agụụ.

21 Ị na-abara ndị mpako mba, ha bụ ndị a bụrụ ọnụ na ndị na-anaghị agbaso iwu gị.

22 Site nʼebe m nọ wepụ ịchị ọchị na nlelị, nʼihi na m na-edebe ụkpụrụ gị niile.

23 Nʼagbanyeghị na ndịisi nọkọrọ na-ekwulu m, ohu gị ga-atụgharị uche nʼiwu gị.

24 Ụkpụrụ gị niile bụ ihe na-amasị m; ha bụ ndị ndụmọdụ m.

Read Psalm 119 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV