The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Proverbs 14
Nʼobi onye nwere nghọta ka amamihe na-anọgide, ma ọ bụladị nʼetiti ndị nzuzu ọ na-eme ka amara ya.
Proverbs 14:33 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Proverbs 14Next →
Wisdom resteth in the heart of him that hath understanding: but that which is in the midst of fools is made known.
Wisdom rests in the heart of the discerning; even among fools she is known.
Wisdom rests in the heart of one who has understanding, and is even made known in the inward part of fools.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
30 Ndụ dị jụụ na-eme ka ụbọchị mmadụ dị ogologo; ekworo na-eme ka o ree ure.
31 Onye ọbụla na-emegbu onye ogbenye na-elelị Chineke kere ha anya, ma onye na-emere onye ogbenye ebere na-asọpụrụ Chineke.
32 Ọ bụladị nʼọnwụ onye ezi omume nwere ebe mgbaba nʼime Chineke, ma ndị ajọ omume na-ala nʼiyi, mgbe mbibi bịara.
33 Nʼobi onye nwere nghọta ka amamihe na-anọgide, ma ọ bụladị nʼetiti ndị nzuzu ọ na-eme ka amara ya.
34 Ezi omume na-ewuli mba elu, ma mmehie bụ ihe ihere nye ndị ọbụla.
35 Eze na-aṅụrị ọṅụ nʼihi odibo maara ihe; ma odibo na-eweta ihere na-akpali oke iwe ya.
Read Proverbs 14 in the app The whole chapter