The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Proverbs 14
Nwanyị maara ihe na-ewu ụlọ ya, ma nwanyị nzuzu na-eji aka ya akwada ụlọ ya.
Proverbs 14:1 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Proverbs 14Next →
Every wise woman buildeth her house: but the foolish plucketh it down with her hands.
Every wise woman builds her house, but a foolish one tears it down with her own hands.
Every wise woman builds her house, but the foolish one tears it down with her own hands.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
1 Nwanyị maara ihe na-ewu ụlọ ya, ma nwanyị nzuzu na-eji aka ya akwada ụlọ ya.
2 Ime ihe ziri ezi bụ ịtụ egwu Onyenwe anyị; ma ndị na-ejehie nʼụzọ ha na-akpọ ya asị.
3 Ọnụ onye nzuzu na-ekwupụta okwu mpako, ma egbugbere ọnụ onye maara ihe na-echebe ha.
4 Mgbe ehi na-adịghị, ụlọ ebe a na-azụ anụ na-adị ọcha, ma site nʼike ehi ihe omume nke ubi na-ejupụta nʼụlọ.
Read Proverbs 14 in the app The whole chapter