The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Philippians 1
Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.
Philippians 1:2 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Philippians 1Next →
Grace be unto you, and peace, from God our Father, and from the Lord Jesus Christ.
Grace and peace to you from God our Father and the Lord Jesus Christ.
Grace to you and peace from God our Father and the Lord Jesus Christ.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
1 Pọl na Timoti, ndị bụ ohu Kraịst Jisọs, Na-edegara unu ndị ụkọchukwu, ndị okenye na ndị nsọ niile nọ nʼụlọ nzukọ Kraịst Jisọs dị nʼobodo Filipai.
2 Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.
3 Ana m ekele Chineke m ekele mgbe ọbụla m chetara unu.
4 Nʼime arịrịọ niile m na-arịọ ya mgbe niile nʼekpere m nʼihi unu, obi m na-ejupụta nʼọṅụ.
5 Nʼihi inyeaka niile unu na-enye, ime ka izisa oziọma na-aga nʼihu ọ bụladị ruo ugbu a.
Read Philippians 1 in the app The whole chapter