The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Numbers 28

Numbers 28:29

na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla.

Numbers 28:29 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Numbers 28Next →

Numbers 28:29 in other translations

KJV King James Version

A several tenth deal unto one lamb, throughout the seven lambs;

BSB Berean Standard Bible

and a tenth of an ephah with each of the seven lambs.

WEB World English Bible

one tenth for every lamb of the seven lambs;

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

26 “ ‘Nʼụbọchị mbụ nke mkpụrụ mbụ, mgbe unu na-eche onyinye ọka ọhụrụ unu nʼihu Onyenwe anyị nʼoge mmemme Izu Asaa, nweenụ mkpọkọta dị nsọ. Unu arụkwala ọrụ nke ụbọchị ahụ.

27 Unu ga-achụ aja nsure ọkụ, nke isisi ya dị ezi mma nye Onyenwe anyị. Ọ bụ ụmụ oke ehi abụọ, na otu ebule, na ụmụ ebule asaa gbara otu afọ, otu afọ, ka a ga-eji chụọ aja a.

28 Ihe unu ga-etinye nʼihe ndị a bụ aja mkpụrụ ọka a ga-eji lita ụtụ ọka isii na ọkara a kwọziri akwọzi, nke a gwakọtara ya na mmanụ chụọ, nʼisi otu oke ehi. Lita ụtụ ọka anọ na ọkara, nʼisi otu ebule,

29 na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla.

30 Ọzọkwa, a ga-eji otu mkpi chụọ aja maka mkpuchi mmehie unu.

31 Dozie aja ndị a tinyere aja ihe ọṅụṅụ ha, ya na aja nsure ọkụ na aja mkpụrụ ọka ya na aja ahụ so. Hụkwanụ na anụ ụlọ e ji chụọ aja ndị a bụ ndị na-enweghị ntụpọ ọbụla.

Read Numbers 28 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV