The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Matthew 3

Matthew 3:2

“Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso.”

Matthew 3:2 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Matthew 3Next →

Matthew 3:2 in other translations

KJV King James Version

And saying, Repent ye: for the kingdom of heaven is at hand.

BSB Berean Standard Bible

and saying, “Repent, for the kingdom of heaven is near.”

WEB World English Bible

“Repent, for the Kingdom of Heaven is at hand!”

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

1 Nʼoge ahụ, Jọn omee baptizim bịara na-ezisa ozi nʼọzara Judịa. Isi okwu ya bụ,

2 “Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso.”

3 Nʼihi na nwoke a bụ onye e kwuru okwu banyere ya site nʼọnụ onye amụma Aịzaya sị, “Otu onye na-eti mkpu nʼọzara, na-asị, ‘Dozienụ ụzọ maka Onyenwe anyị, meenụ ka okporoụzọ ya guzozie.’ ”

4 Jọn yi uwe e ji ajị ịnyịnya kamel mee. O kekwara ihe okike ukwu nke akpụkpọ anụ nʼukwu ya. Nri ya bụ igurube na mmanụ aṅụ.

5 Nʼoge ahụ, ndị mmadụ sitere Jerusalem, na Judịa niile, nʼala niile dị Jọdan gburugburu, na-apụkwuru ya.

Read Matthew 3 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV