The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Matthew 10
Ma onye ọbụla na-agọnarị m nʼihu ndị mmadụ, mụ onwe m ga-agọnarịkwa ya nʼihu Nna m bi nʼeluigwe.
Matthew 10:33 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Matthew 10Next →
But whosoever shall deny me before men, him will I also deny before my Father which is in heaven.
But whoever denies Me before men, I will also deny him before My Father in heaven.
But whoever denies me before men, I will also deny him before my Father who is in heaven.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
30 Ọ bụladị agịrị isi dị nʼisi unu ka a maara ọnụọgụgụ ha.
31 Ya mere, unu atụla egwu. Unu dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụ nza.
32 “Ya mere, onye ọbụla kwupụtara m nʼihu ụmụ mmadụ, ka mụ onwe m ga-ekwupụta nʼihu Nna m bi nʼeluigwe.
33 Ma onye ọbụla na-agọnarị m nʼihu ndị mmadụ, mụ onwe m ga-agọnarịkwa ya nʼihu Nna m bi nʼeluigwe.
34 “Unu echekwala na m bịara iweta udo nʼụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha.
35 Abịara m ime, “ ‘Ka nwoke megide nna ya, ka nwa nwanyị megide nne ya, ka nwunye nwa megide nne di ya,
36 ndị iro mmadụ ga-abụ ndị ezinaụlọ ya.’
Read Matthew 10 in the app The whole chapter