The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Mark 9

Mark 9:49

A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu.

Mark 9:49 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Mark 9Next →

Mark 9:49 in other translations

KJV King James Version

For every one shall be salted with fire, and every sacrifice shall be salted with salt.

BSB Berean Standard Bible

For everyone will be salted with fire.

WEB World English Bible

For everyone will be salted with fire, and every sacrifice will be seasoned with salt.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

46 ebe “ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ, ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’

47 Ọ bụrụ na anya gị na-eme ka i jehie, ghụpụ ya. Ọ ga-akara gị mma na i nwere otu anya baa nʼalaeze Chineke, karịa inwe anya abụọ a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ,

48 ebe “ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ, ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’

49 A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu.

50 “Nnu dị mma, ma ọ bụrụ na ọ dịghị atọkwa ụtọ, olee ka ị ga-esi mee ka ọ tọọ ụtọ ọzọ? Ya mere, nweenụ nnu nʼime onwe unu. Unu na ibe unu biri nʼudo.”

Read Mark 9 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV