The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Mark 14

Mark 14:26

Mgbe ha bụsịrị abụ, ha pụrụ gaa nʼUgwu Oliv.

Mark 14:26 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Mark 14Next →

Mark 14:26 in other translations

KJV King James Version

And when they had sung an hymn, they went out into the mount of Olives.

BSB Berean Standard Bible

And when they had sung a hymn, they went out to the Mount of Olives.

WEB World English Bible

When they had sung a hymn, they went out to the Mount of Olives.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

23 Mgbe ahụ, o buuru iko, nye ekele bunyekwa ha. Ha niile ṅụrụ site nʼotu iko ahụ.

24 Ọ sịrị ha, “Nke a bụ ọbara m nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, nke a na-awụfu nʼihi ọtụtụ mmadụ.

25 Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, agaghị m aṅụ mmanya vaịnị ọzọ tutu ruo ụbọchị ahụ, mgbe m ga-aṅụ ya ọhụrụ nʼalaeze Chineke.”

26 Mgbe ha bụsịrị abụ, ha pụrụ gaa nʼUgwu Oliv.

27 Jisọs sịrị ha, “Unu niile ga-agbahapụ m, nʼihi na e dere ya otu a sị, “ ‘Aga m etigbu onye ọzụzụ atụrụ, igwe atụrụ ga-agbasasịkwa.’

28 Ma mgbe e mesịrị ka m si nʼọnwụ bilie, aga m ebu unu ụzọ gaa Galili.”

29 Pita kwuru, “Ọ bụrụ na mmadụ niile agbahapụ gị, agaghị m eme otu a.”

Read Mark 14 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV