The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Luke 19
Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya.
Luke 19:35 · Baịbụlụ Nsọ
And they brought him to Jesus: and they cast their garments upon the colt, and they set Jesus thereon.
Then they led the colt to Jesus, threw their cloaks over it, and put Jesus on it.
Then they brought it to Jesus. They threw their cloaks on the colt and sat Jesus on them.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
32 Ndị ahụ o zipụrụ gara hụ ya dị ka ọ gwara ha.
33 Mgbe ha bidoro ịtọpụ ya, ndị nwe ya jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji atọpụ nwa ịnyịnya ahụ?”
34 Ha sịrị, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.”
35 Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya.
36 Dị ka ọ na-aga, ndị mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ.
37 Mgbe o rutere nʼụzọ e si arịgo Ugwu Oliv, igwe mmadụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya malite iji ọṅụ na-eto Chineke nʼoke olu nʼihi ọrụ ebube niile ha hụrụ,
38 na-asị, “Onye a gọziri agọzi ka eze ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.” “Udo nʼeluigwe, ebube dịkwa nʼebe kachasị elu.”
Read Luke 19 in the app The whole chapter