The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Luke 17

Luke 17:13

Ha tiri mkpu nʼoke olu sị, “Jisọs nna anyị ukwuu, mere anyị ebere.”

Luke 17:13 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Luke 17Next →

Luke 17:13 in other translations

KJV King James Version

And they lifted up their voices, and said, Jesus, Master, have mercy on us.

BSB Berean Standard Bible

and raised their voices, shouting, “Jesus, Master, have mercy on us!”

WEB World English Bible

They lifted up their voices, saying, “Jesus, Master, have mercy on us!”

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

10 Nʼotu aka ahụ, mgbe unu rụchara ọrụ niile unu kwesiri ịrụ, ihe unu ga-ekwu bụ, ‘Anyị bụ ụmụ ohu na-ekwesighị ekwesi, anyị emeela ihe anyị kwesiri ime.’ ”

11 Ka ọ na-aga Jerusalem, o sitere nʼụzọ dị nʼagbata Sameria na Galili.

12 Mgbe ọ banyere nʼotu obodo nta, ndị ekpenta iri sitere nʼebe dị anya zute ya.

13 Ha tiri mkpu nʼoke olu sị, “Jisọs nna anyị ukwuu, mere anyị ebere.”

14 Mgbe ọ hụrụ ha, ọ sịrị ha, “Gaanụ gosi ndị nchụaja onwe unu.” Dị ka ha na-aga, e mere ka ha dị ọcha.

15 Mgbe otu nʼime ha chọpụtara na a gwọọla ya, ọ laghachiri azụ, jiri oke olu na-eto Chineke.

16 Ọ dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. Ọ bụ onye Sameria.

Read Luke 17 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV