The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Leviticus 11

Leviticus 11:2

“Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nʼime anụmanụ niile dị nʼụwa, ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri.

Leviticus 11:2 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Leviticus 11Next →

Leviticus 11:2 in other translations

KJV King James Version

Speak unto the children of Israel, saying, These are the beasts which ye shall eat among all the beasts that are on the earth.

BSB Berean Standard Bible

“Say to the Israelites, ‘Of all the beasts of the earth, these ones you may eat:

WEB World English Bible

“Speak to the children of Israel, saying, ‘These are the living things which you may eat among all the animals that are on the earth.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

1 Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn, sị,

2 “Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nʼime anụmanụ niile dị nʼụwa, ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri.

3 Unu nwere ike iri anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa. nke na-atagharị ọnụ.

4 “ ‘Ma ọ dị ụfọdụ ndị na-atagharị nri maọbụ ndị nwere naanị ụkwụ wara njakpa, unu agaghị eri anụ ha. Ha bụ ịnyịnya kamel, ọ bụ ezie na ọ na-atagharị nri, ma ụkwụ ya awaghị njakpa. Unu agaghị eri ha nʼihi na ọ bụ anụ na-adịghị ọcha.

5 Ewi: Ọ na-atagharị nri ya, ma o nweghị ụkwụ wara njakpa. Ọ bụ anụ na-adịghị ọcha nye unu.

Read Leviticus 11 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV