The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Joshua 21
Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn.
Joshua 21:33 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Joshua 21Next →
All the cities of the Gershonites according to their families were thirteen cities with their suburbs.
In all, thirteen cities, together with their pasturelands, were given to the Gershonite clans.
All the cities of the Gershonites according to their families were thirteen cities with their pasture lands.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
30 Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ, Mishal, Abdon,
31 Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.
32 Ebo Naftalị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ, Kedesh, nʼime Galili, nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot Doa na Katan.
33 Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn.
34 Ndị ikwu Merari, bụ ụmụ ụmụ Livayị fọdụrụ nwetara site nʼaka: Ebo Zebụlọn, Jokneam, Kata,
35 Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
36 Ebo Ruben nyere ha obodo anọ: Beza, Jahaz,
Read Joshua 21 in the app The whole chapter