The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Joshua 21

Joshua 21:28

Ebo Isaka nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Kishiọn, Daberat,

Joshua 21:28 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Joshua 21Next →

Joshua 21:28 in other translations

KJV King James Version

And out of the tribe of Issachar, Kishon with her suburbs, Dabareh with her suburbs,

BSB Berean Standard Bible

From the tribe of Issachar they were given Kishion, Daberath,

WEB World English Bible

Out of the tribe of Issachar, Kishion with its pasture lands, Daberath with its pasture lands,

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

25 Ọkara ebo Manase nyere ha obodo abụọ, Teanak, Gat Rimọn na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha.

26 Ya mere, obodo niile na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ e nyere ndị fọdụrụ nʼikwu Kohat dị iri.

27 Ụmụ Geshọn, ndị agbụrụ Livayị, ketara obodo abụọ ndị a, ya na ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Ọkara ebo Manase nyere: Golan, nʼime Bashan, nke bụ obodo mgbaba, na Be Eshtera.

28 Ebo Isaka nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Kishiọn, Daberat,

29 Jamut na En-Ganim, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.

30 Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ, Mishal, Abdon,

31 Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.

Read Joshua 21 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV