The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Joshua 21
Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a: Elteke na Gibeton,
Joshua 21:23 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Joshua 21Next →
And out of the tribe of Dan, Eltekeh with her suburbs, Gibbethon with her suburbs,
From the tribe of Dan they were given Elteke, Gibbethon,
Out of the tribe of Dan, Elteke with its pasture lands, Gibbethon with its pasture lands,
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
20 Ụmụ Kohat ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ Livayị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo Ifrem.
21 E sitere nʼala ugwu ugwu Ifrem nye ha: Shekem, nke bụ obodo mgbaba na Gaza,
22 Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.
23 Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a: Elteke na Gibeton,
24 Aijalon na Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.
25 Ọkara ebo Manase nyere ha obodo abụọ, Teanak, Gat Rimọn na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha.
26 Ya mere, obodo niile na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ e nyere ndị fọdụrụ nʼikwu Kohat dị iri.
Read Joshua 21 in the app The whole chapter