The Bible › Baịbụlụ Nsọ › John 10
Mụ na nna m bụ otu.”
John 10:30 · Baịbụlụ Nsọ
I and my Father are one.
I and the Father are one.”
I and the Father are one.”
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
27 Atụrụ m na-anụ olu m. Amaara m ha, ha na-esokwa m.
28 Ana m enye ha ndụ ebighị ebi. Ha agaghị ala nʼiyi. Mmadụ ọbụla enwekwaghị ike ịpụnarị ha nʼaka m.
29 Nna m onye nyere m ha dị ukwuu karịa ihe niile. O nweghị onye nwere ike ịnapụ ha site nʼaka Nna m.
30 Mụ na nna m bụ otu.”
31 Ndị Juu tụtụlitekwara nkume ọzọ ịtụ ya.
32 Ma Jisọs zara ha, “E zila m unu ọtụtụ ọrụ ọma nke sitere nʼaka Nna m, olee nke unu na-achọ ịtụ m nkume nʼihi ya?”
33 Ndị Juu zara ya, “Anyị achọghị ịtụ gị nkume nʼihi ọrụ ọma ndị a, kama nʼihi nkwulu na nʼihi na gị bụ mmadụ efu, ma ị na-eme onwe gị Chineke.”
Read John 10 in the app The whole chapter