The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Isaiah 8

Isaiah 8:2

Aga m akpọbata Ụraya onye nchụaja na Zekaraya nwa Jeberekaya dịka ndị akaebe kwesiri ntụkwasị obi.”

Isaiah 8:2 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Isaiah 8Next →

Isaiah 8:2 in other translations

KJV King James Version

And I took unto me faithful witnesses to record, Uriah the priest, and Zechariah the son of Jeberechiah.

BSB Berean Standard Bible

And I will appoint for Myself trustworthy witnesses—Uriah the priest and Zechariah son of Jeberekiah.”

WEB World English Bible

and I will take for myself faithful witnesses to testify: Uriah the priest, and Zechariah the son of Jeberechiah.”

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

1 Onyenwe anyị siri m, “Were otu mbadamba ihe dị ukwuu, were odee nke onye ọbụla na-eji ede ihe dekwasị ya Maha-shalal-Hash-Baz.

2 Aga m akpọbata Ụraya onye nchụaja na Zekaraya nwa Jeberekaya dịka ndị akaebe kwesiri ntụkwasị obi.”

3 Emesịa, mụ na nwunye m, bụ onye amụma dinakọrọ, ọ tụụrụ ime, mụọrọ m nwa nwoke. Ma Onyenwe anyị sịrị m, “Gụọ ya Maha-shalal-Hash-Baz.

4 Nʼihi na tupu nwantakịrị ahụ etolite ịkpọ nne maọbụ nna, eze ndị Asịrịa ga-ebuso Damaskọs na Sameria agha, bukọrọkwa akụ ha niile.”

5 Onyenwe anyị gwakwara m okwu ọzọ sị,

Read Isaiah 8 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV