The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Hebrews 6
na-akụzi banyere ime baptizim na ibikwasị aka nʼisi na onyinye nke Mmụọ Nsọ, na mbilite nʼọnwụ na ikpe ebighị ebi.
Hebrews 6:2 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Hebrews 6Next →
Of the doctrine of baptisms, and of laying on of hands, and of resurrection of the dead, and of eternal judgment.
instruction about baptisms, the laying on of hands, the resurrection of the dead, and eternal judgment.
of the teaching of baptisms, of laying on of hands, of resurrection of the dead, and of eternal judgment.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
1 Ya bụ ka anyị na-aga nʼihu nʼihe mmụta zuru ezu, ka anyị gharakwa ịnọgide nʼihe mmụta mbụ ahụ nke anyị nwere banyere Kraịst. Anyị agaghị alaghachi azụ ịtọ ntọala nchegharị ọzọ site nʼọrụ ndị nwụrụ anwụ nʼokwukwe nʼebe Chineke nọ,
2 na-akụzi banyere ime baptizim na ibikwasị aka nʼisi na onyinye nke Mmụọ Nsọ, na mbilite nʼọnwụ na ikpe ebighị ebi.
3 Anyị ga-eme nke a ma Chineke kwe.
4 Ma ọ dịghị mfe ịkpọghachi ndị dara ada ọzọ, bụ ndị natarala ihe ahụ na mbụ, ndị detụkwara onyinye amara dị iche iche nke si nʼeluigwe bịa ire, ndị ketakwara oke Mmụọ Nsọ,
5 ndị detụkwara ịdị mma nke okwu Chineke ahụ ire na ike nke ụwa na-abịa,
Read Hebrews 6 in the app The whole chapter