The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Hebrews 10
Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.
Hebrews 10:39 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead Hebrews 10Next →
But we are not of them who draw back unto perdition; but of them that believe to the saving of the soul.
But we are not of those who shrink back and are destroyed, but of those who have faith and preserve their souls.
But we are not of those who shrink back to destruction, but of those who have faith to the saving of the soul.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
36 Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa.
37 Nʼihi, “Na oge na-adịghị anya, onye ahụ nke na-abịa ga-abịa ọ gaghị anọkwa ọdụ.”
38 Ma, “Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”
39 Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.
Read Hebrews 10 in the app The whole chapter