The Bible › Baịbụlụ Nsọ › Genesis 22

Genesis 22:24

Iko ya nwanyị, onye aha ya bụ Reuma, mụkwaara ya ụmụ ndị ikom. Ha bụ Teba, Gaham, Tahash na Maaka.

Genesis 22:24 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead Genesis 22Next →

Genesis 22:24 in other translations

KJV King James Version

And his concubine, whose name was Reumah, she bare also Tebah, and Gaham, and Thahash, and Maachah.

BSB Berean Standard Bible

Moreover, Nahor’s concubine, whose name was Reumah, bore Tebah, Gaham, Tahash, and Maacah.

WEB World English Bible

His concubine, whose name was Reumah, also bore Tebah, Gaham, Tahash, and Maacah.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

21 Aha ha bụ Uz, onye bụ ọkpara, na Buz nwanne ya, Kemuel bụ (nna Aram),

22 Kesed, Hazọ, Pildash, Jidlaf na Betuel.”

23 Betuel mụrụ Ribeka. Milka mụtaara Nahọ, nwanne Ebraham ụmụ ndị ikom asatọ ndị a.

24 Iko ya nwanyị, onye aha ya bụ Reuma, mụkwaara ya ụmụ ndị ikom. Ha bụ Teba, Gaham, Tahash na Maaka.

Read Genesis 22 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV