The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 2 Chronicles 18

2 Chronicles 18:1

Ugbu a, Jehoshafat nwere akụnụba na ugwu buru ibu, bịakwa ghọọ ọgọ Ehab.

2 Chronicles 18:1 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead 2 Chronicles 18Next →

2 Chronicles 18:1 in other translations

KJV King James Version

Now Jehoshaphat had riches and honour in abundance, and joined affinity with Ahab.

BSB Berean Standard Bible

Now Jehoshaphat had riches and honor in abundance, and he allied himself with Ahab by marriage.

WEB World English Bible

Now Jehoshaphat had riches and honor in abundance; and he allied himself with Ahab.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

1 Ugbu a, Jehoshafat nwere akụnụba na ugwu buru ibu, bịakwa ghọọ ọgọ Ehab.

2 Mgbe afọ ole na ole gasịrị, Jehoshafat gara Sameria ileta Ehab. Ehab gbuuru ya na ndị ya na ha yi ọtụtụ atụrụ na ehi, ọ kpọrọ oriri kwagide ya ka o buso Ramọt Gilead agha.

3 Ehab eze Izrel jụrụ Jehoshafat eze Juda, sị, “Ị ga-eso m buso Ramọt Gilead agha?” Jehoshafat zaghachiri, “Otu m dị ka gị onwe gị dị, ndị nke m bụkwa ndị gị. Anyị ga-eso gị gaa agha.”

4 Ma Jehoshafat gwakwara eze Izrel, sị, “Buru ụzọ chọpụta ntụziaka Onyenwe anyị.”

Read 2 Chronicles 18 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV