The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 1 Chronicles 2
Zera mụrụ: Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ.
1 Chronicles 2:6 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead 1 Chronicles 2Next →
And the sons of Zerah; Zimri, and Ethan, and Heman, and Calcol, and Dara: five of them in all.
The sons of Zerah: Zimri, Ethan, Heman, Calcol, and Dara —five in all.
The sons of Zerah: Zimri, Ethan, Heman, Calcol, and Dara—five of them in all.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
3 Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan. Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela. Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya.
4 Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke. Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise.
5 Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul.
6 Zera mụrụ: Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ.
7 Ekan nwa Kami, bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ.
8 Etan mụrụ Azaraya.
9 Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb.
Read 1 Chronicles 2 in the app The whole chapter