The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 1 Chronicles 2
Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.
1 Chronicles 2:45 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead 1 Chronicles 2Next →
And the son of Shammai was Maon: and Maon was the father of Bethzur.
The son of Shammai was Maon, and Maon was the father of Beth-zur.
The son of Shammai was Maon; and Maon was the father of Beth Zur.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
42 Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn.
43 Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.
44 Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai.
45 Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.
46 Efaa, iko nwanyị Kaleb, mụtaara ya Haran, Moza na Gazez. Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez.
47 Jadia mụtara ndị ikom ndị a: Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf.
48 Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a: Sheba na Tiahana,
Read 1 Chronicles 2 in the app The whole chapter