The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 1 Chronicles 2
ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Pelet na Zaza. Ndị a bụ ụmụ Jerameel.
1 Chronicles 2:33 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead 1 Chronicles 2Next →
And the sons of Jonathan; Peleth, and Zaza. These were the sons of Jerahmeel.
The sons of Jonathan: Peleth and Zaza. These were the descendants of Jerahmeel.
The sons of Jonathan: Peleth and Zaza. These were the sons of Jerahmeel.
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
30 Ụmụ Nadab mụrụ bụ Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla.
31 Ma Apaim mụtara Ishi. Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai.
32 Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ, Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla,
33 ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Pelet na Zaza. Ndị a bụ ụmụ Jerameel.
34 Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke. O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha.
35 O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai.
36 Atai mụrụ Netan, Netan mụrụ Zabad,
Read 1 Chronicles 2 in the app The whole chapter