The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 1 Chronicles 2
Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ Eliab; nke abụọ bụ Abinadab, nke atọ bụ Shimea.
1 Chronicles 2:13 · Baịbụlụ Nsọ
← PreviousRead 1 Chronicles 2Next →
And Jesse begat his firstborn Eliab, and Abinadab the second, and Shimma the third,
Jesse was the father of Eliab his firstborn; Abinadab was born second, Shimea third,
and Jesse became the father of his firstborn Eliab, Abinadab the second, Shimea the third,
Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.
10 Ram mụrụ Aminadab, Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda.
11 Nashọn mụrụ Salma, Salma amụọ Boaz.
12 Boaz amụta Obed, Obed amụọ Jesi.
13 Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ Eliab; nke abụọ bụ Abinadab, nke atọ bụ Shimea.
14 Nke anọ bụ Netanel, nke ise bụ Radai,
15 nke isii Ozem, nke asaa Devid.
16 Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel.
Read 1 Chronicles 2 in the app The whole chapter