The Bible › Baịbụlụ Nsọ › 1 Chronicles 1

1 Chronicles 1:49

Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.

1 Chronicles 1:49 · Baịbụlụ Nsọ

← PreviousRead 1 Chronicles 1Next →

1 Chronicles 1:49 in other translations

KJV King James Version

And when Shaul was dead, Baalhanan the son of Achbor reigned in his stead.

BSB Berean Standard Bible

When Shaul died, Baal-hanan son of Achbor reigned in his place.

WEB World English Bible

Shaul died, and Baal Hanan the son of Achbor reigned in his place.

Every translation above is public domain and free to share. Other versions — NIV · ESV · NKJV · NLT · NASB · CSB · AMP — are copyrighted and open on their publishers’ partner site.

In context

46 Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.

47 Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.

48 Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze.

49 Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.

50 Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.

51 Hadad mesịrị nwụọkwa. Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ Timna, Alva, Jetet,

52 Oholibama, Elaa, Pinon,

Read 1 Chronicles 1 in the app The whole chapter

Search the Scriptures

Choose a translation

KJVBSBWEBNHEBASVYLTDBYWBTBBEEBRGNVDRALUTCANRIVLSGRVABPMYORIGBSWATGLIRV